Abiodun Obafemi
Appearance
Abiodun Obafemi
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 1973 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
Ebe obibi | Lagos ![]() |
agbụrụ | Ndi Yoruba ![]() |
ụdị egwuregwu | Footbọl ![]() |
so na | 1996 Summer Olympics ![]() |
otu egwuregwu | Bundesliga ![]() |
Abiodun Olugbemiga Obafemi (amụrụ na 25 Disemba 1973 na Lagos) bụ onye Naijiria bụbu onye na agba bọọlụ. Ọ bụ onye na agbachitere nke gbara ọtụtụ ọrụ ya na Germany, ọ bụkwa otu n'ime ndị meriri nrite ọla edo nke Naịjirịa na 1996 Olympics.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Abiodun Obafeminafussballdaten.de (n'asụsụ German)